BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Nigeria vs Madagascar: Super Eagles egosila The Barea nkarị
Super Eagles gosiri ike ha site n'iji ọkpụ goolu abụọ a satara otu (2-1) merie otu egwu bọọlụ The Barea nke mba Madagascar.
Peter Obi na Soludo: Ihe ọhụrụ Obi sara Gọọmentị Soludo n'ebubo ụgwọ a sị o ji
Peter Obi asaala Gọọmentị Charles Soludo n'ebubo ọhụrụ e boro ya na ọ hapụrụ Anambra steeti ụgwọ dị $123m.
NDLEA ekposaala ogige na-arụpụta mkpụrụmmiri n'Enugu, nwuchie mmadụ abụọ
Ozi ahụ kwuru na ndị ọrụ NDLEA nwuchiri Christopher Chukwu dị afọ iri anọ na ise (45) a na-etu 'Brown' na Chukwu Monday dị afọ iri isii (60) a maara dịka George, bụ ndị a na-ebo ebubo na ọ bụ ha na-ahụ maka ogige ahụ.
Gịnị mere EFCC ji kwupụta ọzọ na ha na-achọ Maina bụbu onyeisi ụlọọrụ Pension Reform Task Team?
Akụkọ banyere Abdulrasheed Maina bụbu onyeisi ụlọọrụ 'Pension Reform Task Team (PRTT)' na-ahụ maka mgbanwe n'usoro nchịkwa ego ezumike nka na Nigeria.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Septemba 25, 2026, Duration 1,09
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Fraịde, Septemba 25, 2026.
Ndị uweojii Anambra ezigarala DPP akwụkwọ nnyocha gbasara ikpe nwaanyị e boro ebubo imetọ nwa ya
Ikenga kwuru na ha emechaala nnyocha ha gbasara ebubo ahụ ma zigaa akwụkwọ nnyocha ikpe ahụ n'aka ngalaba DPP maka ime ihe kwesịrị ekwesị n'okpuru iwu.
Etu ndị ọchịchị Nigeria si zuo ego ma zụọ ọtụtụ ụlọ ruru nde dọla $271 n'America - Nnyocha
Akụkọ gbasara nnyocha ọhụrụ nke gosiri ka ndị nọ n'ọchịchị si eji ego ọha Nigeria azụta ihe onwunwe nke onwe.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.













































